Sunny ‘Masterkraft' Nweke - Obiagu lyrics

Published

0 143 0

Sunny ‘Masterkraft' Nweke - Obiagu lyrics

[Hook] O'biara board (o'biara board) O'biara board (o'biara board) Onwere show (onwere show) Imana onwere show (onwere show) [Chorus] Iyo! Kama nnu ga-ananu ofe, ya atula ya atu Kama asa ga-awum n'ala, m'achula ya achu Ima boys na'agbashi mbo ike na efinishi obodo Gbaputa, ebupute okpogho Imana men nwelu Obiagu Imana guys nwelu Obiagu Imana uwa mgbede di, Obiagu Imana boys nwelu, Obiagu [Obiagu] Onye nku nu [Obiagu]; kpaputa ya k'osie [Obiagu] Onye ego nu [Obiagu], weputa ya ka'm fu'nu [Obiagu] Kpaputa ya ka'mhu nu [Obiagu] Nyem nyem kam kadu [Obiagu] Wunyelum honour [Obiagu] [inweeya] Ah! Onye isi wunyelum honour Ibukwa ezege wunyelum honour Eh! Onye eze wunyelum honour Kam solo umu ogbom wee kulu mgwo [Verse 1] Maka, dika gi amaghi n'ibu santa Ego m'nyere gi aburo canter Men na-ballu na recession ebe ndi Owu saga here sugakwa grammer Omegide kute udiokpa O ga eweputalu gi temkpa Onye isi ibu lekpa mana umu asa na-agalu gi mental Agbalusia nwa ngene, agbalusia ekulu nwa ngene nuo'a Juo my mens na ekwelum isi nwa ngwere kpo Since I discovered now, adim covered so Anyi tinye isi fancha ebido run nu wa for cover iyoo [Bridge] Boys oh yeah [oh yeah]; boys oh yeah [oh yeah] Unu sikwa'mu gawa [oh yeah] Sinu ya n'inwere ya [oh yeah] Boys oh yeah [oh yeah]; boys oh yeah [oh yeah] Unu sikwa'mu gawa [oh yeah] Sinu ya n'inwere ya [oh yeah] [Chorus] Iyo! Kama nnu ga-ananu ofe, ya atula ya atu Kama asa ga-awum n'ala, m'achula ya achu Ima boys na'agbashi mbo ike na efinishi obodo Gbaputa, ebupute okpogho Imana men nwelu Obiagu Imana guys nwelu Obiagu Imana uwa mgbede di, Obiagu Imana boys nwelu, Obiagu [Obiagu] Onye nku nu [Obiagu] Kpaputa ya k'osie [Obiagu] Onye ego nu [Obiagu] Weputa ya ka'm fu'nu [Obiagu] Kpaputa ya ka'mhu nu [Obiagu] Nyem nyem kam kadu [Obiagu] Wunyelum honour [Obiagu] Ah! Isito nwa wunyelum honour N'ibukwa ezege wunyelum honour Eh! Levels wunyelum honour Oam solo umu ogbom wee kulu n [Verse 2] Ifegboba aga-a'dodge ya [oh] Asikwa na-aga a'lodge ya [oh] Onawakwa-aga a'act ya [oh] Onawulie ezuo panti ya [oh] Mmegide chokwa ego'm ngwa Nwa nwa n'aga a'search ya [oh] Obulu ya aga-a'casti ya [oh] Tudapu ya aga-a'flash ya [oh] [Hook] Imana agbalusia nwa ngene Agbalusia ekulu nwa ngene nuo'a Juo my mens na ekwelum isi nwa ngwere kpo Since I discovered now, adim covered so Anyi tinye isi fancha ebido run nu wa for cover iyoo [Bridge] Boys oh yeah [oh yeah]; boys oh yeah [oh yeah] Unu sikwa'mu gawa [oh yeah] Sinu ya n'inwere ya [oh yeah] Boys oh yeah [oh yeah]; boys oh yeah [oh yeah] Unu sikwa'mu gawa [oh yeah] Sinu ya n'inwere ya [oh yeah] [Chorus] Iyo! Kama nnu ga-ananu ofe, ya atula ya atu Kama asa ga-awum n'ala, m'achula ya achu Ima boys na'agbashi mbo ike na efinishi obodo Gbaputa, ebupute okpogho; imana men nwelu Obiagu Imana guys nwelu Obiagu Imana uwa mgbede di, Obiagu Imana boys nwelu, Obiagu [Obiagu] Onye nku nu [Obiagu] Kpaputa ya k'osie [Obiagu] Onye ego nu [Obiagu], weputa ya ka'm fu'nu [Obiagu] Kpaputa ya k'anyi hunu [Obiagu] Nyem nyem kam kadu [Obiagu] Wunyelum honour [Obiagu] [Verse 3] O'biara board [o'biara board] O'biara board [o'biara board] Onwere show [onwere show] Imana onwere show [onwere show] Odi karid [odi karid] Imana odi karid [odi karid] Onwere levels [onwere levels] Imana onwere levels [onwere levels] Odi mbada [odi mbada] Imana odi mbada [odi mbada] Obu ish**o [obu ish**o] Imana obu ish**o [obu ish**o] Obu ya k'awusa [obu ya k'awusa] Imana obu ya k'awusa [obu ya k'awusa] Onwere ya [onwere ya] Imana onwere ya [onwere ya] [Outro] Extraordinaire