Phyno - Joy Comes In The Morning lyrics

Published

0 526 0

Phyno - Joy Comes In The Morning lyrics

[Intro] Major Banks eh [Hook/Chorus] Ekwe kuo anyi agwa ha “nwanne” Eke tuo anyi awaa “nwanne” Anyi bechaa ariri anaa “nwanne” But all I have to say I one thing Joy comes in the morning Joy comes in the morning [Verse 1] Onwebedi ihe ifu Everyday day anyi na enwe ekpere for better days Bia appointment ha si gi come back another day Heavy weight na ebuli any nwa bu feather weight As long as na m ga emeli ya at last Its never late So biko don’t look down on that boy n’racha plate Maka okwa just a matter of time oga di great Just say a little prayer, add a little fate k** them sll with love nwanne free your mind from hate Oge m bido guwa rap odika egwuregwu Now okwa muana e coach zi ha na ama egwuregu Hana akpo m onye eze the same boy haji egwuregwu Ka chineke nna bunyiru elu Egwu yana ewu zi ewu Wee fichaa n anya mmiri oga afichaa gi anya mmriri O ga aburu gi ife ma na efife ma na ochichiri Bi na around the wall agu na asa (?) Wee funu na iga a bu nwa boy before I buru master [Hook/Chorus] Ekwe kuo anyi agwa ha “nwanne” Eke tuo anyi awaa “nwanne” Anyi bechaa ariri anaa “nwanne” But all I have to say I one thing Joy comes in the morning Joy comes in the morning [Verse 2] Onwebedi ihe ifuu Obiora my man siri m na oga e make nma ya proud Upon na shi shi adighi Osim na oga adi iche from the crowd O bido hustle wa ka o wee turn the table around Okwara barrow, ree oroma ka o wee kepuo his vow Ochukwu ga e decide and e work ooo towards destiny can’t be denied My family and friends na e look up to me to provide A man na adimu poor but trust me I got to survice Obiora hapu school maputa iru oga And aguu guba o bee m na phone m nye ya ndumodu Gwa ya no nwa mgbe nta Mana o ga e si ajo ike mba Onwunwa ga abia na ndu nwoke mana o nwa mgbe nta Ka egwu ka egwu onweta visa Nwanne o travel luo away Ka ojee choo ya na obodo oza si Yankee ma baa malay Nata naija people ana enele Aka obiora achaa Chineke na aza ekpere [Hook/Chorus] Ekwe kuo anyi agwa ha “nwanne” Eke tuo anyi awaa “nwanne” Anyi bechaa ariri anaa “nwanne” But all I have to say I one thing Joy comes in the morning Joy comes in the morning [Verse 3] Am all about hope and motivation Okwa Nwanya na ere bread ka ana enye standing ovation Okwa mu bu nwa ogbe agu na aku na special occasion No hope on any man just pray for God’s elevation and God’s intervention (?) [Hook/Chorus] Ekwe kuo anyi agwa ha “nwanne” Eke tuo anyi awaa “nwanne” Anyi bechaa ariri anaa “nwanne” But all I have to say I one thing Joy comes in the morning Joy comes in the morning