Phyno - Abulo lyrics

Published

0 320 0

Phyno - Abulo lyrics

Iche no so ginwa n’eme ihe mens taa enwem mens nah abulo abulo abulo kupurum abulo abulo abulo abulo kupurum abulo abulo abulo abulo kupurum abulo ebee kwa ka onye mgbu a si maputa men ga akpukwa gi isi with aguba abulo kupurum abulo ooo abulo kupurum abulooo abulo abulo abulo kupurum abulo abulo abulo abulo kupurum abulo ona ada mu na gi bu nwa akpuda before mu a kpuo gi isi with aguba abulo kupurum abulo abulo kupurum abulo achonam okwu abulo adighi eme ihe umu asa nwanne abiaghi m ebe ka anyi sebezie okwu abulo iwaa taata nnwee gi tomorrow gosigi na mu agighi ekwu oke okwu abulo and igaa na my hood ifu no njakiri ka eji ekwu eziokwu abulo biko nnwee gi na-mgbago just malukwa na m ga atukwa gi down abulo nnwee gin a ibili iga agwa m reason iji a run m down abulo anulu m kepu kepu na – isi na iga richeru guy abulo nwa mgbo wey tryia rubbish somebody somebody go die abulo okwa anyi zulu afia mana ife ina achozi bu ka irie my cash abulo okwa ima na m nwere umu oma ga enyetukwa gi akpo for dash abulo isi na ibu alobam ma na a plan nu kwa ka iga esi woo my babe abulo anyi macha ife ina eme one day men ga-akpo your tape abulo imacha aga awunyeru gi nwanne nkegi bu akamu case abulo okwo akamu case iche na itugo kupo I dey craze abulo kupu I dey craze me around the city is the round of the shape abulo mu na ego shape i-na ego followers you see we are not the same abulo muon a eri ihe fio fio abulo abulo abulo kupurum abulo abulo abulo abulo kupurum abulo ebee kwa ka onye mgbu a si maputa men ga akpukwa gi isi with aguba abulo kupurum abulo ooo abulo kupurum abulooo abulo abulo abulo kupurum abulo abulo abulo abulo kupurum abulo ona ada mu na gi bu nwa akpuda before mu a kpuo gi isi with aguba abulo kupurum abulo abulo kupurum abulo I na ha amacha nu abulo anyi ga ezi gi jee na aru men m aputakwa anyi ga atu gi utu aka abulo and men gi bu men m mana men m aburokwa men gi abulo oso gi kpoto ndi ga esele ahu ga emechakwa bulo cell gi abulo nwanne mbosi m ga abia for my money nga kwechiri munwa achohozikwa akuko jiri nwayo dosaru m ego m asu narum oyibo ebe a abughi ulo akwukwo ugwu iji m ekwere akwu m mana everyday ipasa na club anwu so nkwu abulo mbosi obula m ga enwe gi am taking my money nga etiche kwa gi abulo ochicha mere ihe eboro oke so gi nwa bu ihe na a casti zi m abulo mu na gi ruru oru coded iwee si no munwa ka iga arukazi abulo ******* ******* imacha aga awunyeru gi nwanne nkegi bu akamu case abulo okwo akamu case iche na itugo kupo I dey craze abulo kupu I dey craze me around the city is the round of the shape abulo mu na ego shape ina ego followers you see we are not the same abulo muon a eri ihe fio fio abulo abulo abulo kupurum abulo abulo abulo abulo kupurum abulo ebee kwa ka onye mgbu a si maputa men ga akpukwa gi isi with aguba abulo kupurum abulo ooo abulo kupurum abulooo abulo abulo abulo kupurum abulo abulo abulo abulo kupurum abulo ona ada mu na gi bu nwa akpuda before mu a kpuo gi isi with aguba abulo kupurum abulo abulo kupurum abulo [Outro] nnaa nwanne nekwe nu onye a ooo ikwo ino ebe a muna onye gaa 50 50 nwanne muna onye gaa 1st year kachika okwa ino here muna onye gaa ya ford here na ford ebea onye a nyezie m ego muoh o feeluo like iri my money abulo no be so abulo iga enyekwa m my money abulo e feelulu na ina emeziri m ihe mens abii I feeluru na mu enwee mens abulo enweem mens guy abulo abulo mu nwa nwelu mens nwanne ichoo nkporo gi mens guy abum nwa obiagu guy live cheru m na council guy live nwanne enwem mens abulo I na emezirim na inwere mens ehh ka anyi putawazia ehh ka anyi mewezie ihe dinaya now ehh abulo taa ka anyi guzie ehh ana m eme ihe mens nah iche no so gi nwa na eme ihe mens taa enwem mens nah