Phyno - Isi Ego lyrics

Published

0 468 0

Phyno - Isi Ego lyrics

[Intro] Inara afu dimkpa Inu isi ego [Bridge] Yeah Nwa obu ihe wetere ego bu oru Nwanne obu na ijiri oru ibulu oru Nwanne obu ihe wetere ego bu oru Nwanne elee gi n’ihu oru iburu oru [Verse 1] Ebere m na emere ndi afu gbara m boot Very rude Kita nu wa ha na egbuzim ka ana acho crude Ah bet Nwanne nga kpofuta altitude Safe landing Iche na mu eyi parachute Nwa ogbe wey OG ji the salute Umu nnunu na acho iji fine face confuse Before e kwuo lote na men bu nkpo na boot And inu uda ekwete na foam ka eji eti udu Ode siri mu na mu ana akwoka oka Buzi ihe poro mu si no photo m ka oji agbo zi ncha Ijito nwoke buru ebu Nwoke agbago dimkpa Ijito nwoke burum nko shade m no na timber Alika 7up adi anu linkaa Akuga m from January to December Nwanne anyi kwu ka tatachi ni n’ime blender Asa choro iku nja Anyi ga enye ya number [Bridge] Yeah Nwa obu ihe wetere ego bu oru Nwanne obu na ijiri oru ibulu oru Nwanne obu ihe wetere ego bu oru Nwanne elee gi n’ihu oru iburu oru [Hook/Chorus] Inara afu dimkpa Inu isi ego Father man mechea onu Ka onu isi ego Umu nwanyi ga aku isi Ka ha nu isi ego On a kun kun way All the boys ga aru oru Ma ha nu isi ego [Verse 2] Onye ji ego adi eme eye service Weputa cigar all man akpoo machise Kuzie ru gi oru ka obu dike oha mathics Napu gi asa gi Nwanne odi gi ka magic But you know how the game go Balling anywhere me and the game go Anyi adi anu nti maka obu money bu the lingo Nwanne owe gi You are not in my league oh Its okay All the girls nye m more pressure Kita nfu ha Njiri obim nile gbaa ha pressure Now anyi na aball zi with short notice Anyi tuo down Ona ele ka film box office Adim on and they cant off it Nwanne kpaa biko ibiara ebee ka irie mu office (at all) Oburu akuko ka iji bia zoo And oburu oru ga eweputa chaa Mee ka nmra Let me know [Hook/Chorus] Inara afu dimkpa Inu isi ego Father man mechea onu Ka onu isi ego Umu nwanyi ga aku isi Ka ha nu isi ego On a kun kun way All the boys ga aru oru Ma ha nu isi ego [Outro] Choi ifuru so na promo Ifu kwo nu so na promo Washia mu ka Inu isi ego Taa onye nwere ego attackitago ball nwanne On a kun kun way I am beat You are many many good Ka m buru asa no side ah nwanne Asa you are many many good Nenu nwata rigodi okwete nu Tutu gaga Nkpuru okwu na okwu oma Echeta enwewe onwu Onwa di igwe na ala Eh nwanne Ona ebere gi akwa onu Daddy you are many many good Daddy you are many many good Daddy you are many many good.