Phyno - Gbo Gan Gbom lyrics

Featuring , ,

Published

0 675 0

Phyno - Gbo Gan Gbom lyrics

[Flavour] Obu onye mere ihe na ada “nwanne ooooo” eyii Obu onye mere ihe na ada Na nje ooooo! na nje! Nwa nnunu no ngigi egwu emewe Anyi ej**ee, Anyi apuwa Ijele nwa n’igbo na egwu emewe Achara ugo nwanyi ngwa gbarum egwu Makana igbata ofuma egburu ewu Mbelede ka Eji ama dike oo eyi! Bicycle na enwero brake na agba ajo oso Anyi ej**e, Anyi ej**e Abe aputara ihe emewe Abe aputara ana edege Imazi kwa na ihe erike [Phyno] Gbo ga gbom odi ufele Kiriri mgbom Anyi apari e Imana akwakoru buta ngwa N’ihe emewe, mme me Gbo ga gbom mbo bo Kiriri mgbom Anyi apari e Imana anyi kwakoru puta Ngwa Ihe emewe mme me Inu the sound Iga eko go di Odicha ka Anyi adi Loco Rest in peace Sam Loco Aka na igbo Anyi etikesiwe All I need is my choco Ka pia the beat ka obu motor First cla** n’ime ogbe Nwanne nga egosigi asambodo Aka na aku aka na gbam gbam Obere oge now ha nuwa ka m Muna men na ata ife aru ama Anyi zuko n’ugbo nkanu Dika ije yikwa silipon Dika nwata bu kwa king Kong Dika flavour nwa mama Lace gi a buta cupon N!gga illisong Anyi ga na apili ife Till dawn Imaro agba hepem! Hekem! To get u feel among [Flavour] Na njeee na njee Nwa nnunu no na ngigi egwu emewe Anyi ej**ee Anyi apuwa Ijele nwa n’igbo na egwu emewe Achara ugo nwanyi Ngwa gbarum egwu Makana igbata ofuma egburu ewu Mbelede ka Eji ama dike oo eyi Bicycle na enwero brake na agba ajo oso Anyi ej**e Anyi ej**ee Abe aputara ihe emewe Abe aputara ana edege Imazi kwa na ihe erike [Zoro] (?) [Flavour] Na njeee na njee Nwa nnunu no na ngigi egwu emewe Anyi ej**ee Anyi apuwa Ijele nwa n’igbo na egwu emewe Achara ugo nwanyi Ngwa gbarum egwu Makana igbata ofuma egburu ewu Mbelede ka Eji ama dike oo eyi Bicycle na enwero brake na agba ajo oso Anyi ej**e Anyi ej**ee Abe aputara ihe emewe Abe aputara ana edege Imazi kwa na ihe erike Obu onye mere ihe na ada Obu onye mere ihe na ada Obu onye mere ihe na ada Obu onye mere ihe na ada