Phyno - Asai lyrics

Published

0 650 0

Phyno - Asai lyrics

Nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai Kupuru ndi asai eh watchia ndia anagokwa asai Ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai Ha choro ka olu m kuo ehh,watcha ndia ana go kwa asai [Verse 1] Heh get used to me I am the only one right after me Muwa adiro two, muwa dikwa puu Nwanne your side dokaru adoka ka obu baggy jean Nwata divu dirty, now adim clean and ihe mu na aduzi ndi osi imi ka abuzi pin And egwum na ahigh ha fast ka mu abuzi gin And imana umu asa bata, ha ana eyifu jean Money long odizie ka obu limousine The boy na ewu ka agbanye gasoline The boy na eshi ka agbanye kerosine And onye macha, nwanne my team go demolish [Chorus] If you wan get to the next stage Iga agbadokwa anya Maka the time everything feelie okay, ha ga ebuso gi agha Nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai Kupuru ndi asai Eh watchia, ndia anagokwa asai Ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai Ha cho ka olum kuo eh watchia ndia ndia anagokwa asai [Hook] Ndi asai na amatcha they can't tell me nothing Anam anukwanu ife, kupu they can't tell me nothing Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne I wish you know better Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne I know you know better [Verse 2] All my men bucha ballers, ma ha na enweta ezigbo mulla Ma ha nweta gi na nkoro ma ibia actiaru ha ebiggy Ha ga anapu gi the collar Oso gi diri ka madonna, men adirokwa eme ebere Ha ga anapugi the dollar Ha ga anapugi the dollar.Ha ga anapugi the dollar Phyno abanyegokwa beast mode Ufodu necharu anya si na egwum be cheat mode Mana arafu ha, nwanne imakwana they no fit go Ha na acho isa mu isi, nsi ha oya go bring soap Nwanne oburo koto, okwa mu ka ina eso na azu uno Okwa mu ka ikoto. And igbaharicha, iga afu na onwe gi ka e-torture Matter of time, iga calm down anye enene the picture So you know I will still stand out na anyi yirigodi ofu uniform Year to year okwa imana nwoke no na front Icho my rezzle ngwa bia nworu oso goru form [Chorus] If you wan get to the next stage, iga agbadokwa anya Maka the time everything feelie okay, ha ga ebuso gi agha Nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai Kupuru ndi asai. Eh watchia, ndia anagokwa asai Ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai Ha cho ka olum kuo eh watchia ndia ndia anagokwa asai [Hook] Ndi asai na amatcha they can't tell me nothing Anam anukwanu ife, kupu they can't tell me nothing Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne I wish you know better Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne I know you know better [Verse 3] See me nowadays I have been living life Nkea bu second coming mu ka mu ebiziri twice See I be real n***a, I can never live in lies Enyem gi matter of time, shey you go realize Me and ma n***as we are ballin maka anyi akwu go the price Ha sie na maghi eme ya thats why I did it twice Abum quality forget the prize Even all the legend na agwa m na adim nice Now abu zie m the new sh**, new sh** Number one on this news clips Oso kwa gi macharia kwa me I can't trip, can't trip Everynight me I don't sleep I came here to stay ma n***a you are here vexing Eme go m na pitakwa u better believe it Anyi adghi asi ndo, you know I mean it And you know I k** it. Nwanne kuo paa!! So you know , so you that I still stand up anyi yiri go otu uniform Year to year o kwa ima na nwoke no na ball I choro ma lesson ngwa jiri oso bia goro my form [Chorus] If you wan get to the next stage, iga agbadokwa anya Maka the time everything feelie okay, ha ga ebuso gi agha Nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai Kupuru ndi asai eh watchia, ndia anagokwa asai Ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai Ha cho ka olum kuo eh watchia ndia ndia anagokwa asai Hook Ndi asai na amatcha they can't tell me nothing Anam anukwanu ife, kupu they can't tell me nothing Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne I wish you know better Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne I know you know better Ndi asai na amatcha they can't tell me nothing Anam anukwanu ife, kupu they can't tell me nothing Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne I wish you know better Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne I know you know better