Onyeka Onwenu - Ochie Dike Mama lyrics

Featuring ,

Published

0 5392 0

Onyeka Onwenu - Ochie Dike Mama lyrics

[Verse 1 – Phyno] Nnem Nneoma Okwa gi n’edu’m ka mmuo Isim atul’ujo, nwa jee nke oma Man’ekpelum ekpere kam no oma He! Onwelu ife ikwelu k’okom Inwelugodi ije yoolum I nwe mama letekwa nne gi oh [Hook/Chorus – Onyeka Onwenu] Chukwu biko gozie, Ochie Dike Mama Nna gozie Nnem, Ochie Dike Nnem Chukwu biko gozie “daalu Nnem”, Ochie Dike Mama “daalu nnem oh” Nna gozie Nnem “Chukwu gozie gi” Ochie Dike Nnem “Ochie Dike Nnem oh” [Verse 2 – Phyno] Ahnn, Olisah gozielum nwanyi ahu m’si n’ime ya puta uwa Maka afufu n’ile ota’alum n’elu uwa Okwa ekpele gi n’edu’m ije n’elu uwa Si’m welu obi ume ala sobe ndi uwa Zuom n’uzo Chi, si’m hapu ihe nke uwa Si’m solu obim, esokwala ndi uwa Ebe obula osolum noro n’elu uwa Iga anom na-aru k’ibu oburu puta uwa “Hmn hmnn hmnn hmmmmnn” Ina ebuzo agum before igunye onwe gi Mgbe ozulum I hapurum oke gi Mgbe umu uwa biara ka ha megidem “Hmn hmnn hmnn hmmmmnn” Isi’m akujola my face e ndu nwoke Lee lee, okwa o gbajie dolo “Hmn hmnn hmnn hmmmmnn” Ikwu n’ibe gbarapum, gi ka m’na agbakuru Obu gini ka m’ga eji ekele Mama’m Chineke Nna biko gozielum Mama’m [Pre Hook/Chorus – Onyeka Onwenu] I mana onwa-ite naani oh, ka nnem bulum n’afo Nnem tala afufu n’uwa wee muo’m ezigbo nnem O bu gini ka m’ga eji, wee kele nne mulum oh Ochie Dike Nnem Obu ego, obu akwa ojiro Agam ayonu yonu yonu onye kelum oh “Chineke Nnam” Biko gozielum nnem oh “gozie gozie” Ochie Dike Nnem “oh nnem oh” [Hook/Chorus – Onyeka Onwenu] Chukwu biko gozie, Ochie Dike Mama Nna gozie nnem, Ochie Dike nnem Chukwu biko gozie, Ochie Dike Mama Nna gozie nnem, Ochie Dike Nnem [Verse 3 – Phyno] Huhhh! Elee! Yeah! Nwa ma mma, okwa mama “o’kwa mama” Nwa ba’uru o’kwa mama “o’kwa mama” N’asa ma’esi nri bukwa mama “o’kwa mama” N’azulu nwa azu bukwa mama “o’kwa mama” Nwata sobe ndi ajo otu mebe aka nnunu, onye oga emechu ihu bu mama “eh” And nwanyi tocha we muta nwa nke ya onye ga-abia omugwo bu mama “Hmn hmnn hmnn hmmmmnn” M’ga n’etu gi mama the mama Ofu k’idi, I no get another “Hmn hmnn hmnn hmmmmnn” Obu ginwa bu agu nwanyi mji eje mba Moulduo down m’mata the weather “Hmn hmnn hmnn hmmmmnn” M’malofu your sacrifice and your advice You fall for my right just to make things right “Hmn hmnn hmnn hmmmmnn” Ibulu onu ka my future di bright I promise to make yours a paradise [Pre Hook/Chorus – Onyeka Onwenu] I mana onwa-ite naani oh “nine months”, ka nnem bulum n’afo “elee” Nnem tara afufu n’uwa wee muo’m ezigbo nnem “eziokwu” O bu gini ka m’ga eji, wee kele nne mulum oh “ehn” Ochie Dike Nnem “otua k’odi, otua k’odi” Obu ego, obu akwa ojiro “at all” Agam ayonu yonu yonu onye kelum oh “Chineke nnam” Biko gozielum nnem oh “gozie gi mama” “Ngozi Bgozi” Ochie Dike Nnem “ogologo ndu n’aru isi ike, ogan’eso gi nne” “oh nnem oh” [Hook/Chorus – Onyeka Onwenu] Chukwu biko gozie”gozielum nnem oh”, Ochie Dike Mama “gozielum nnem eh, onye mulum eh” Nna gozie nnem “gozie ya, gozie ya mama’m oh”, Ochie Dike Nnem Chukwu biko gozie, ochie dike mama Nna gozie nnem, Ochie Dike Nnem [Verse 4 – Onyeka Onwenu] “Uhh uhhh uhh uhhhhh” Mama’mu bu Ochie Dike, Oma k’esi ejide ezi n’ulo “Uhh uhhh uhh uhhhhh” Oshie ike, obulu ngwa afia ya ke n’isi Tupu olota, nri ejuputa ezi n’ulo “Uhh uhhh uhh uhhhhh” Mama’mu bu Ochie Dike “hmm hmm hmm hmmmm” Mgbe uwa n’acho ife fa ga-eme ibe fa Nnukwu okwu putalu, oyi adirozi, nwanne adirozi, ibe adiro “Uhh uhhh uhh uhhhhh” Ochie dike nnem silu’m, ebe nwam kwu, o’ ebe ahu kam ga-akwu