[Verse 1 – Phyno]
Nnem Nneoma
Okwa gi n’edu’m ka mmuo
Isim atul’ujo, nwa jee nke oma
Man’ekpelum ekpere kam no oma
He! Onwelu ife ikwelu k’okom
Inwelugodi ije yoolum
I nwe mama letekwa nne gi oh
[Hook/Chorus – Onyeka Onwenu]
Chukwu biko gozie, Ochie Dike Mama
Nna gozie Nnem, Ochie Dike Nnem
Chukwu biko gozie “daalu Nnemâ€,
Ochie Dike Mama “daalu nnem ohâ€
Nna gozie Nnem “Chukwu gozie giâ€
Ochie Dike Nnem “Ochie Dike Nnem ohâ€
[Verse 2 – Phyno]
Ahnn, Olisah gozielum nwanyi
ahu m’si n’ime ya puta uwa
Maka afufu n’ile ota’alum n’elu uwa
Okwa ekpele gi n’edu’m ije n’elu uwa
Si’m welu obi ume ala sobe ndi uwa
Zuom n’uzo Chi, si’m hapu ihe nke uwa
Si’m solu obim, esokwala ndi uwa
Ebe obula osolum noro n’elu uwa
Iga anom na-aru k’ibu oburu puta uwa
“Hmn hmnn hmnn hmmmmnnâ€
Ina ebuzo agum before igunye onwe gi
Mgbe ozulum I hapurum oke gi
Mgbe umu uwa biara ka ha megidem
“Hmn hmnn hmnn hmmmmnnâ€
Isi’m akujola my face e ndu nwoke
Lee lee, okwa o gbajie dolo
“Hmn hmnn hmnn hmmmmnnâ€
Ikwu n’ibe gbarapum, gi ka m’na agbakuru
Obu gini ka m’ga eji ekele Mama’m
Chineke Nna biko gozielum Mama’m
[Pre Hook/Chorus – Onyeka Onwenu]
I mana onwa-ite naani oh,
ka nnem bulum n’afo
Nnem tala afufu n’uwa
wee muo’m ezigbo nnem
O bu gini ka m’ga eji,
wee kele nne mulum oh
Ochie Dike Nnem
Obu ego, obu akwa ojiro
Agam ayonu yonu yonu onye kelum oh
“Chineke Nnamâ€
Biko gozielum nnem oh “gozie gozieâ€
Ochie Dike Nnem “oh nnem ohâ€
[Hook/Chorus – Onyeka Onwenu]
Chukwu biko gozie, Ochie Dike Mama
Nna gozie nnem, Ochie Dike nnem
Chukwu biko gozie, Ochie Dike Mama
Nna gozie nnem, Ochie Dike Nnem
[Verse 3 – Phyno]
Huhhh! Elee! Yeah!
Nwa ma mma, okwa mama “o’kwa mamaâ€
Nwa ba’uru o’kwa mama “o’kwa mamaâ€
N’asa ma’esi nri bukwa mama “o’kwa mamaâ€
N’azulu nwa azu bukwa mama “o’kwa mamaâ€
Nwata sobe ndi ajo otu mebe aka nnunu,
onye oga emechu ihu bu mama “ehâ€
And nwanyi tocha we muta nwa nke ya
onye ga-abia omugwo bu mama
“Hmn hmnn hmnn hmmmmnnâ€
M’ga n’etu gi mama the mama
Ofu k’idi, I no get another
“Hmn hmnn hmnn hmmmmnnâ€
Obu ginwa bu agu nwanyi mji eje mba
Moulduo down m’mata the weather
“Hmn hmnn hmnn hmmmmnnâ€
M’malofu your sacrifice and your advice
You fall for my right just to make things right
“Hmn hmnn hmnn hmmmmnnâ€
Ibulu onu ka my future di bright
I promise to make yours a paradise
[Pre Hook/Chorus – Onyeka Onwenu]
I mana onwa-ite naani oh “nine monthsâ€,
ka nnem bulum n’afo “eleeâ€
Nnem tara afufu n’uwa wee
muo’m ezigbo nnem “eziokwuâ€
O bu gini ka m’ga eji,
wee kele nne mulum oh “ehnâ€
Ochie Dike Nnem “otua k’odi, otua k’odiâ€
Obu ego, obu akwa ojiro “at allâ€
Agam ayonu yonu yonu onye kelum oh
“Chineke nnamâ€
Biko gozielum nnem oh “gozie gi mamaâ€
“Ngozi Bgoziâ€
Ochie Dike Nnem “ogologo ndu n’aru isi ike,
ogan’eso gi nne†“oh nnem ohâ€
[Hook/Chorus – Onyeka Onwenu]
Chukwu biko gozieâ€gozielum nnem ohâ€,
Ochie Dike Mama “gozielum nnem eh, onye mulum ehâ€
Nna gozie nnem “gozie ya,
gozie ya mama’m ohâ€, Ochie Dike Nnem
Chukwu biko gozie, ochie dike mama
Nna gozie nnem, Ochie Dike Nnem
[Verse 4 – Onyeka Onwenu]
“Uhh uhhh uhh uhhhhhâ€
Mama’mu bu Ochie Dike,
Oma k’esi ejide ezi n’ulo
“Uhh uhhh uhh uhhhhhâ€
Oshie ike, obulu ngwa afia ya ke n’isi
Tupu olota, nri ejuputa ezi n’ulo
“Uhh uhhh uhh uhhhhhâ€
Mama’mu bu Ochie Dike
“hmm hmm hmm hmmmmâ€
Mgbe uwa n’acho ife fa ga-eme ibe fa
Nnukwu okwu putalu, oyi adirozi,
nwanne adirozi, ibe adiro
“Uhh uhhh uhh uhhhhhâ€
Ochie dike nnem silu’m, ebe nwam kwu,
o’ ebe ahu kam ga-akwu