Flavours - Mmege Mmege lyrics

Featuring ,

Published

0 648 0

Flavours - Mmege Mmege lyrics

[Verse 1 – Flavour] Mmege Mmege, my beautiful baby Mmege Mmege, stainless baby Mmege amaka, ugegbe oyibo Mmege aputa o, ora obodo le le Aru ka kwo nwa Udara mmicha I fu ukwu Mmege, I ga danata Mkpuru iru Mmege, I ga danata Nwa mu fulu gbaga Mmege Mmege [Chorus – Flavour] Ife di iche e rika o, Ife di iche e rika o Ife di iche e rika o, Ife di iche e rika o (The difference is clear) Ife di iche e rika o, Ife di iche e rika o Ife di iche e rika o, Ife di iche e rika o (The difference is clear) [Verse 2 – Selebobo] Mmege Mmege, Mmege ajebo Mmege Mmege, ego oyibo She no dey tire, baby na fire I na fulu regalia? Hollandis attire Mmege aputa, kiliwe Mmege Selebobo eh Nekene nwata di mma ga egbu mmadu o Unu a funa nwata di mma ga egbu mmadu le le oo [Chorus – Flavour] Ife di iche e rika o, Ife di iche e rika o Ife di iche e rika o, Ife di iche e rika o (The difference is clear) Ife di iche e rika o, Ife di iche e rika o Ife di iche e rika o, Ife di iche e rika o (The difference is clear) [Bridge – Flavour] Oyoko, Mmege, Ovoko, Mmege Oyoko, Mmege, Ovoko, Mmege Oyoko yes mege, Ovoko Ovoko Mmege Oyoko yes mege, Ovoko Ovoko Mmege [Verse 3 – Flavour] Ije’m ga laa, anyi ej**e x2 Mmili no na enuigwe biko ezona, Mmege aputa Ofulu oka nwa bialu ije, I fugo kwa Mmege? You will scatter Chimelueze, I fugo kwa Mmege? Aru ka kwo nwa Udara mmicha Solu’m tibe Ife e rika o Solu’m tibe Mmege Mmege [Chorus – Flavour] Ife di iche e rika o, Ife di iche e rika o Ife di iche e rika o, Ife di iche e rika o (The difference is clear) Ife di iche e rika o, Ife di iche e rika o Ife di iche e rika o, Ife di iche e rika o (The difference is clear)