[Verse 1] And i will praise Your name You have filled my heart with joy My life is forever changed Like a river Your love flows to me [Chorus] Maka iheoma imerem o Na ngozi inyerem o Amaghim kamgesi Wenye Gi ekele Maka iheukwu imerem o Onum apughi iko Ekele na otuto nile Buru nke Gi [Verse 2] You deserve the highest praise You have poured Your love on me My life is forever changed Like a river Your love flows to me [Chorus] Maka iheoma imerem o Na ngozi inyerem o Amaghim kamgesi
Wenye Gi ekele Maka iheukwu imerem o Onum apughi iko Ekele na otuto nile Buru nke Gi [Bridge] I will lift my hands in praise Forevermore You reign in me You are so beautiful in everything [Hook] Iheoma imerem o O bara uba Ngozi inyerem o Onum apughi iko Mgbem no na nsogbu Izoputaram o Ekele na otuto nile Buru nke Gi [Chorus] Maka iheoma imerem o Na ngozi inyerem o Amaghim kamgesi Wenye Gi ekele Maka iheukwu imerem o Onum apughi iko Ekele na otuto nile Buru nke Gi