[Hook:] I see smoke everywhere (smoke everywhere) My people everywhere (everywhere) They're puffing anywhere (anywhere) Kush! Enter ma city and they go ask you: Ichagokwa anya Ichagokwa anya bia nwanne Ichagokwa anya Isegokwa ife! Ichagokwa anya Ichagokwa anya bia nwanne Ichagokwa anya Isegokwa ife! Eke bia mee ka i na anyu nsi! Eke bia mee ka i na acho ihe! All ma n***as dey hustle Living life in the jungle We get money say humble Right now we spending in bundle Used to enter okada Now am driving a filmer Enter Lagos with Keke Now am driving a hummer Gucci Lui a Prada All my haters ekorigo Ha ncha are going gaga I turn ma proxity to rockcity I'm feeling like tiger! Nwanne o si na akaraka Biko gwa ndi mgbajiaka Si ha hapunu m aka Nwanne ma guys na ese ese And then I ga eche na anwuru n'efe efe Ofu uche si m na jamb aburo one man side So brother paa** the money to the left hand side Right in the mall laserly puffing, we puffing them all, ah! And igaa na azuuno nwanne i ga afu ebe guys na achachalunu obere anya, ah! Isi gi akaraka jonzing akuo gi Ndi imi bia, ha ncha emeboo gi Ma imuro anya, ndi eke enwee gi, jide gi tipu gi anya ka izuru oshi, ah! Kush! My n***as be puffing like good push When we roll presidential like we George Bush Royal highness we chilling in cloud nine Kush music on the go its about time
[Hook] Haa yee! Nwanne itinye isi na ogbe m, ha na akpo ya achicha And icho ndi anya torch imana iga afu ya na onicha And oburu na ijiro chaa, azogbuo gi ka nwa ochicha Abatara m club wee my teacher ebe o na ese [?] Si m na anyi enwero advert Mana okacha ere Kpuonu m isi akpuru alibat ka ndi ozo kasi ere Nwanne ara agbkwana gi o Guys ama si gi kpele Ha ga enye gi basin garri Inucha iparu bele O Phyno everyday All paper everything Before we can't pay bills, now we getting this dollar bills money filling the suites so we all be counting in mills The n***as are milling me willingly feeling me because am smoking the ish like [?] Ha na ekwuzi na ihe m na ekwu na adi omimi, and m puta ha ncha niile ana agba nkiri Were egwu m na agba ngwu ka obuzi egwu ekpili The sh** jisi m ike ka m abu eriri So for ndi niile ji m agba ama asili Si ha ga kpoo omimi n'ime oke osimiri Don't k** my vibe Hater don't k** my vibe Take a good look at the game, you will never see my ties Jonzing ga eme gi itete na new Bugatti Ufodu chachaa ichee na ha nwere anya 4:30 (yeee!) [Hook] Sputnet Nwanne ara agbakwana gi o Wete ihe a ka m kissigodu ya ihota Nke a aburodi pelebense Gentle display: onwebedi ihe ifuu Inwee weight Obuudi nwantampelebense nwanne Negodu otu okoko a si e display Oya display (Its the playmaker)